Telegram group: T.me/BBCNOUN ====== MAC322 ====== 1. Opinion pages in newspapers give … opportunity to present their views viewers readers reporters --->> editorial staff 2. Nke so n’akara ga-apụtarịrị ìhè tupu a kpọọ ederede ọbụla agụmaagụ bụ……      Ejije Ekereuche abụ --->> akụkọnegwu 3. Nke e jighị ekereuche edepụta bụ……. ejije iduuazị ifo --->> abụ 4. Ndị a niile bụcha ejije ọnụ ma e wepụ otu. Họpụta nke ọ bụ n’ime ndị a. Ejije dike Ejije eworewo Ejije mmọnwụ --->> Ejije ụkpọrọ/nkịtị 5. Otu kọwara agụmagụ dịka ederede ndị ahụ nwere ihe na-egosi ihe gbasara obodo ọbụla nakwa ọdịnala ha, n'agbanyeghị asụsụ e jiri zipụta ya bụ….. òtù Emenyọnụ, òtù Emenanjo/Ugonna, òtù Uzochukwu, --->> òtù Nwadike, 6. . ….. kọwara agụmagụ dika ederede maọbụ ekwurekwu e jiri asụsụ chọọ mma nke na-enye onye gụrụ maọbu nụrụ ya obi aṅụrị pụrụ iche. Uzochukwu, (2007) Meye (1999) Azuonye, C. (1992). --->> Agugu, M. O. (2018). 7. . …. bụ mmadụ isi n’ụzọ ǹkà gosipụta echiche obi ya gbasara ụwa. a. asụsụ nka okwu nka echiche miriemi --->> agụmagụ ====== MAC322 ====== ====== MAC322 ====== ====== MAC322 ====== ====== MAC322 ====== ====== MAC322 ====== ====== MAC322 ====== ====== MAC322 ====== ====== MAC322 ======